Tuesday 9 December 2014

Ndi Igbo sina " Emee ngwa-ngwa emeghara odachi

UMU IBE, OBOROCHI KELEE CHI; ndu mmiri bu ndu azu. Mmiri atalaa, ma azu anwuna. Ekenekwaam unu ozo. Ndi Igbo sina " Emee ngwa-ngwa emeghara odachi". (ONYE ARA-AHU A-GBAKWAALA OTO OZO PUWA N'AMA) Hmmm! Ugbo elu-ahu nke ndi mba ROSHIA nke aka ndi oru nchekwa nke naigiria kpaara oge obu ngwa agha wee bata n'obodo KANO n'ubochi abuo gara aga, ka ana-ekwu na ahapuola yabu ugbo elu ka oburukwa yabu ngwo-ngwo-ahu gawa mba CHAD, ebe asi n'obu ebe ochoro ibuga ha. Mana akuko anyi naanu n'onu ndi ohuru n'anya asiwabeghi, ma ndi onuru nanti eburu kpaghariwa, na-akowa na " ngwa agha niine-ahu bu nke nwa amadi-ahu ana-akpo ALI-MADU SHERIF, onye dibu nanbu wee chia n'obodo Borno ma burukwa onye ana enyo-enyo na aka ya di na (BOKO HARAM) bu onye nwe yabu ngwa agha. (UMU IGBO, TATA BU GBOO) NDEWONU.
1

No comments:

Post a Comment